Jenesis 49:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-eliwe ịnyịnya ibu ya tojuworo etoju n’osisi vaịn, liwekwa nwa nne ịnyịnya ibu ya n’ezi osisi vaịn wee jiri mmanya saa ákwà ya, jirikwa ọbara mkpụrụ vaịn saa uwe mwụda ya.+
11 Ọ ga-eliwe ịnyịnya ibu ya tojuworo etoju n’osisi vaịn, liwekwa nwa nne ịnyịnya ibu ya n’ezi osisi vaịn wee jiri mmanya saa ákwà ya, jirikwa ọbara mkpụrụ vaịn saa uwe mwụda ya.+