Ezikiel 39:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Unu ga-eri anụ ndị dike,+ ṅụọkwa ọbara ndị isi nke ụwa, ebule, nwa ebule,+ mkpi, ụmụ oké ehi,+ anụ mara abụba nke Beshan, ha niile.+
18 Unu ga-eri anụ ndị dike,+ ṅụọkwa ọbara ndị isi nke ụwa, ebule, nwa ebule,+ mkpi, ụmụ oké ehi,+ anụ mara abụba nke Beshan, ha niile.+