Diuterọnọmi 32:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara nke ewu na atụrụ,+Tinyere abụba ebule,Nakwa ebule, ụdị nke Beshan, na mkpi,+Tinyere ọka wit kasị mma;+Ị nọkwa na-aṅụ ọbara mkpụrụ vaịn dị ka mmanya.+ Abụ Ọma 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọtụtụ ụmụ oké ehi agbaala m gburugburu;+Oké ehi ndị dị ike nke Beshan agbawo m gburugburu.+ Emọs 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nụrụnụ okwu a, unu nne ehi Beshan,+ ndị nọ n’ugwu Sameria,+ ndị na-erigbu ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha,+ ndị na-echi ndị ogbenye ọnụ n’ala, ndị na-asị ndị nna ha ukwu, ‘Wetanụ, ka anyị ṅụọ!’
14 Mmiri ara ehi rahụrụ arahụ na mmiri ara nke ewu na atụrụ,+Tinyere abụba ebule,Nakwa ebule, ụdị nke Beshan, na mkpi,+Tinyere ọka wit kasị mma;+Ị nọkwa na-aṅụ ọbara mkpụrụ vaịn dị ka mmanya.+
4 “Nụrụnụ okwu a, unu nne ehi Beshan,+ ndị nọ n’ugwu Sameria,+ ndị na-erigbu ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha,+ ndị na-echi ndị ogbenye ọnụ n’ala, ndị na-asị ndị nna ha ukwu, ‘Wetanụ, ka anyị ṅụọ!’