Emọs 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ahụhụ ga-adịrị ndị tụsaara ahụ́+ na Zayọn na ndị tụkwasịrị ugwu Sameria obi! Ha bụ ndị a na-akwanyere ùgwù n’ime mba bụ́ isi n’etiti mba niile, ụlọ Izrel abịakwutewokwa ha.
6 “Ahụhụ ga-adịrị ndị tụsaara ahụ́+ na Zayọn na ndị tụkwasịrị ugwu Sameria obi! Ha bụ ndị a na-akwanyere ùgwù n’ime mba bụ́ isi n’etiti mba niile, ụlọ Izrel abịakwutewokwa ha.