1 Ndị Eze 22:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ehab na ihe niile o mere na ụlọ ọdụ́+ o wuru na obodo niile o wuru, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel? Emọs 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-akwatu ụlọ a na-anọ n’oge oyi+ nakwa ụlọ a na-anọ n’oge okpomọkụ.’+ “‘Ụlọ ndị e ji ọdụ́ rụọ ga-alakwa n’iyi,+ a ga-ebibikwa ọtụtụ ụlọ,’+ ka Jehova kwuru.”
39 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ehab na ihe niile o mere na ụlọ ọdụ́+ o wuru na obodo niile o wuru, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?
15 M ga-akwatu ụlọ a na-anọ n’oge oyi+ nakwa ụlọ a na-anọ n’oge okpomọkụ.’+ “‘Ụlọ ndị e ji ọdụ́ rụọ ga-alakwa n’iyi,+ a ga-ebibikwa ọtụtụ ụlọ,’+ ka Jehova kwuru.”