Aịzaya 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi ná ntị m na ọtụtụ ụlọ ga-aghọ nnọọ ihe ijuanya, n’enweghị onye bi ha,+ n’agbanyeghị na ha bụ oké ụlọ ndị dị mma. Emọs 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘N’ihi na, lee, Jehova na-enye iwu,+ ọ ga-akụ nnukwu ụlọ righirighi, kụriekwa obere ụlọ.+
9 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi ná ntị m na ọtụtụ ụlọ ga-aghọ nnọọ ihe ijuanya, n’enweghị onye bi ha,+ n’agbanyeghị na ha bụ oké ụlọ ndị dị mma.