2 Ndị Eze 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+ Emọs 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 M ga-akwatu ụlọ a na-anọ n’oge oyi+ nakwa ụlọ a na-anọ n’oge okpomọkụ.’+ “‘Ụlọ ndị e ji ọdụ́ rụọ ga-alakwa n’iyi,+ a ga-ebibikwa ọtụtụ ụlọ,’+ ka Jehova kwuru.”
9 O wee gbaa ụlọ Jehova ọkụ+ nakwa ụlọ eze+ na ụlọ niile dị na Jeruselem;+ ọ gbakwara ụlọ onye ukwu ọ bụla ọkụ.+
15 M ga-akwatu ụlọ a na-anọ n’oge oyi+ nakwa ụlọ a na-anọ n’oge okpomọkụ.’+ “‘Ụlọ ndị e ji ọdụ́ rụọ ga-alakwa n’iyi,+ a ga-ebibikwa ọtụtụ ụlọ,’+ ka Jehova kwuru.”