1 Ndị Eze 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam, otú o si buo agha+ na otú o si chịa, e dere ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel. 1 Ndị Eze 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Beasha na ihe o mere na ike ọ kpara, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel? 1 Ndị Eze 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ọmraị, ihe o mere na ike ọ kpara, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?
19 Ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam, otú o si buo agha+ na otú o si chịa, e dere ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel.
5 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Beasha na ihe o mere na ike ọ kpara, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?
27 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ọmraị, ihe o mere na ike ọ kpara, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?