1 Ndị Eze 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Nedab na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel? 1 Ndị Eze 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Beasha na ihe o mere na ike ọ kpara, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel? 1 Ndị Eze 22:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ehab na ihe niile o mere na ụlọ ọdụ́+ o wuru na obodo niile o wuru, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?
31 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Nedab na ihe niile o mere, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?
5 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Beasha na ihe o mere na ike ọ kpara, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?
39 Ma ihe ndị ọzọ metụtara Ehab na ihe niile o mere na ụlọ ọdụ́+ o wuru na obodo niile o wuru, ọ̀ bụ na e deghị ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel?