1 Ndị Eze 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-agba n’elu oké osimiri ya na ọtụtụ ụgbọ mmiri Haịram. Otu ugboro n’afọ atọ, ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo+ na ọlaọcha, ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta. Ezikiel 27:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ụmụ Didan+ bụ ndị ahịa gị; ọtụtụ agwaetiti bụ ndị na-erere gị ahịa; ọdụ́+ na osisi eboni bụ onyinye ha ji kwụọ gị ụgwọ.
22 N’ihi na eze nwere ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish+ na-agba n’elu oké osimiri ya na ọtụtụ ụgbọ mmiri Haịram. Otu ugboro n’afọ atọ, ọtụtụ ụgbọ mmiri Tashish na-ebu ọlaedo+ na ọlaọcha, ọdụ́+ na adaka na ekwuru, alọta.
15 Ụmụ Didan+ bụ ndị ahịa gị; ọtụtụ agwaetiti bụ ndị na-erere gị ahịa; ọdụ́+ na osisi eboni bụ onyinye ha ji kwụọ gị ụgwọ.