Jenesis 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụ Kush bụ Siba+ na Havila na Sabta na Reama+ na Sabteka. Ụmụ Reama abụrụ Shiba na Didan.+ 1 Ihe E Mere 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụmụ Kush bụ Siba+ na Havila na Sabta+ na Reama+ na Sabteka.+ Ụmụ Reama abụrụ Shiba na Didan.+ Jeremaya 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 na Didan+ na Tima+ na Bọz na ndị niile na-akpụ ntutu dị n’agba ntị abụọ ha;+