Ezikiel 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ndị ahịa Shiba+ na Rema+ bụ ndị ahịa gị; e ji ngwá ahịa gị gbanwere ụdị ihe otite ọma niile na-esi ísì ụtọ nakwa ụdị nkume niile dị oké ọnụ ahịa na ọlaedo.+
22 Ndị ahịa Shiba+ na Rema+ bụ ndị ahịa gị; e ji ngwá ahịa gị gbanwere ụdị ihe otite ọma niile na-esi ísì ụtọ nakwa ụdị nkume niile dị oké ọnụ ahịa na ọlaedo.+