2 N’ikpeazụ, ọ bịarutere Jeruselem ya na oké ìgwè mmadụ so ya,+ kamel+ ndị bu mmanụ bọlsọm+ na ọlaedo dị nnọọ ukwuu na nkume ndị dị oké ọnụ ahịa; o wee bịakwute Sọlọmọn malite ịgwa ya ihe niile dị ya n’obi.+
6 Ìgwè kamel nke na-aga gidim gidim, bụ́ ụmụ oké kamel nke Midian na Ifa,+ ga-ejupụta n’ala gị. Ndị niile si Shiba+ ga-abịa. Ha ga-ebu ọlaedo na frankinsens bịa. Ha ga-akpọsa otuto Jehova.+