2 Ndị Eze 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Hazel wee were onyinye gakwuru ya, ya bụ, ụdị ihe ọma niile dị na Damaskọs, ihe kamel iri anọ bu, o wee bịa guzo n’ihu ya, sị: “Nwa gị nwoke,+ Ben-hedad, eze Siria, dunyere m ka m bịakwute gị, sị, ‘M̀ ga-agbake n’ọrịa a?’” Abụ Ọma 72:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ndị eze Tashish na ndị eze agwaetiti dị iche iche+—Ha ga-atụ ụtụ.+Ndị eze Shiba na ndị eze Siba—Ha ga-eweta onyinye.+
9 Hazel wee were onyinye gakwuru ya, ya bụ, ụdị ihe ọma niile dị na Damaskọs, ihe kamel iri anọ bu, o wee bịa guzo n’ihu ya, sị: “Nwa gị nwoke,+ Ben-hedad, eze Siria, dunyere m ka m bịakwute gị, sị, ‘M̀ ga-agbake n’ọrịa a?’”
10 Ndị eze Tashish na ndị eze agwaetiti dị iche iche+—Ha ga-atụ ụtụ.+Ndị eze Shiba na ndị eze Siba—Ha ga-eweta onyinye.+