1 Ndị Eze 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam, otú o si buo agha+ na otú o si chịa, e dere ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel.
19 Ihe ndị ọzọ metụtara Jeroboam, otú o si buo agha+ na otú o si chịa, e dere ha n’akwụkwọ+ ihe ndị mere n’ụbọchị ndị eze Izrel.