Emọs 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 “Ndị tụkwasịrị onwe ha obi na Zayọn ga-ata ahụhụ,Ha na ndị chere na o nweghị ihe ga-eme ha n’ugwu Sameria.+ Ha bụ ndị a na-anụ aha ha ná mba ndị a kacha mara,Ndị ụlọ Izrel na-agakwuru.
6 “Ndị tụkwasịrị onwe ha obi na Zayọn ga-ata ahụhụ,Ha na ndị chere na o nweghị ihe ga-eme ha n’ugwu Sameria.+ Ha bụ ndị a na-anụ aha ha ná mba ndị a kacha mara,Ndị ụlọ Izrel na-agakwuru.