Aịzaya 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Atụ́+ ga-eso ha gbadata, ma ụmụ oké ehi ma ndị nke dị ike;+ ọbara ga-ede ala ha, ájá ha ga-ejupụtakwa n’abụba.”+ Jeremaya 50:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Gbuo ụmụ oké ehi ya niile.+ Ka e gbuo ha.+ Ahụhụ ga-adịrị ha n’ihi na ụbọchị ha, bụ́ oge a ga-elebara ha anya, eruwo!+
7 Atụ́+ ga-eso ha gbadata, ma ụmụ oké ehi ma ndị nke dị ike;+ ọbara ga-ede ala ha, ájá ha ga-ejupụtakwa n’abụba.”+
27 Gbuo ụmụ oké ehi ya niile.+ Ka e gbuo ha.+ Ahụhụ ga-adịrị ha n’ihi na ụbọchị ha, bụ́ oge a ga-elebara ha anya, eruwo!+