Abụ Ọma 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọtụtụ ụmụ oké ehi agbaala m gburugburu;+Oké ehi ndị dị ike nke Beshan agbawo m gburugburu.+ Aịzaya 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Atụ́+ ga-eso ha gbadata, ma ụmụ oké ehi ma ndị nke dị ike;+ ọbara ga-ede ala ha, ájá ha ga-ejupụtakwa n’abụba.”+
7 Atụ́+ ga-eso ha gbadata, ma ụmụ oké ehi ma ndị nke dị ike;+ ọbara ga-ede ala ha, ájá ha ga-ejupụtakwa n’abụba.”+