Jeremaya 46:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị agha o goro ọrụ, bụ́ ndị nọ n’ime ya, yikwara ụmụ ehi mara abụba.+ Ma ha onwe ha atụgharịwo;+ ha niile agbaala ọsọ. Ha eguzolighị.+ N’ihi na ụbọchị ọdachi ha, bụ́ oge a ga-elebara ha anya, abịakwasịwo ha.’+
21 Ndị agha o goro ọrụ, bụ́ ndị nọ n’ime ya, yikwara ụmụ ehi mara abụba.+ Ma ha onwe ha atụgharịwo;+ ha niile agbaala ọsọ. Ha eguzolighị.+ N’ihi na ụbọchị ọdachi ha, bụ́ oge a ga-elebara ha anya, abịakwasịwo ha.’+