Jeremaya 46:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Gịnị mere e ji kpochapụ ndị gị dị ike?+ Ha enweghị ike iguzo, n’ihi na Jehova akwapụwo ha.+