Ọpụpụ 15:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 I kupụrụ ume gị,+ oké osimiri wee kpuchie ha;+Ha miri dị ka opu n’ime nnukwu mmiri.+ Ndị Ikpe 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Iyi Kaịshọn buuru ha,+Iyi oge ochie, iyi Kaịshọn.+I wee na-azọ ndị dị ike ụkwụ,+ gị mkpụrụ obi m. Abụ Ọma 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụdọ ọnwụ gbara m gburugburu;+Oké idei mmiri nke ndị na-abaghị n’ihe nọkwa na-emenye m ụjọ.+