Jeremaya 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ya mere, ụzọ ha ga-adịrị ha ka ebe na-amị amị,+ nke ọchịchịrị gbara, bụ́ ebe a ga-enuba ha, ha adaa.”+ “N’ihi na m ga-eme ka ọdachi dakwasị ha n’afọ a ga-elebara ha anya,”+ ka Jehova kwuru. Jeremaya 48:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 ‘Onye ọ bụla nke na-agba ọsọ n’ihi ụjọ ga-adaba n’olulu; onye ọ bụla nke sikwa n’olulu ahụ na-arịgota, ọnyà ga-ama ya.’+ “‘N’ihi na m ga-eme ka afọ a ga-elebara Moab anya bịakwasị ya,’+ ka Jehova kwuru. Jeremaya 51:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 “Ya mere, lee! oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-elebara ihe oyiyi ya a pịrị apị anya.+ Onye a mara ube ga-asụkwa ude n’ala ya dum.”+
12 “Ya mere, ụzọ ha ga-adịrị ha ka ebe na-amị amị,+ nke ọchịchịrị gbara, bụ́ ebe a ga-enuba ha, ha adaa.”+ “N’ihi na m ga-eme ka ọdachi dakwasị ha n’afọ a ga-elebara ha anya,”+ ka Jehova kwuru.
44 ‘Onye ọ bụla nke na-agba ọsọ n’ihi ụjọ ga-adaba n’olulu; onye ọ bụla nke sikwa n’olulu ahụ na-arịgota, ọnyà ga-ama ya.’+ “‘N’ihi na m ga-eme ka afọ a ga-elebara Moab anya bịakwasị ya,’+ ka Jehova kwuru.
52 “Ya mere, lee! oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe m ga-elebara ihe oyiyi ya a pịrị apị anya.+ Onye a mara ube ga-asụkwa ude n’ala ya dum.”+