Aịzaya 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gịnị ka unu ga-eme n’ụbọchị a ga-elebara unu anya+ nakwa mgbe mbibi ga-esi n’ebe dị anya bịa?+ Ònye ka unu ga-agbakwuru maka enyemaka,+ ebeekwa ka unu ga-ahapụ ebube unu,+
3 Gịnị ka unu ga-eme n’ụbọchị a ga-elebara unu anya+ nakwa mgbe mbibi ga-esi n’ebe dị anya bịa?+ Ònye ka unu ga-agbakwuru maka enyemaka,+ ebeekwa ka unu ga-ahapụ ebube unu,+