Jeremaya 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ihere ò mere ha na ọ bụ ihe arụ ka ha mere?+ Nke mbụ bụ na ihere enweghị ike ime ha. Nke abụọ bụ na ha amadịghị ihe bụ́ ihere ime mmadụ.+ “‘N’ihi ya, ha ga-eso ndị ga-ada ada daa. Mgbe a ga-elebara ha anya,+ ha ga-asụ ngọngọ,’ ka Jehova kwuru.+ Jeremaya 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E nweghị ndị ga-afọdụrụ ha, n’ihi na m ga-eme ka ọdachi dakwasị ndị Anatọt,+ n’afọ a ga-elebara ha anya.”+
12 Ihere ò mere ha na ọ bụ ihe arụ ka ha mere?+ Nke mbụ bụ na ihere enweghị ike ime ha. Nke abụọ bụ na ha amadịghị ihe bụ́ ihere ime mmadụ.+ “‘N’ihi ya, ha ga-eso ndị ga-ada ada daa. Mgbe a ga-elebara ha anya,+ ha ga-asụ ngọngọ,’ ka Jehova kwuru.+
23 E nweghị ndị ga-afọdụrụ ha, n’ihi na m ga-eme ka ọdachi dakwasị ndị Anatọt,+ n’afọ a ga-elebara ha anya.”+