Aịzaya 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Gịnị ka unu ga-eme n’ụbọchị a ga-elebara unu anya+ nakwa mgbe mbibi ga-esi n’ebe dị anya bịa?+ Ònye ka unu ga-agbakwuru maka enyemaka,+ ebeekwa ka unu ga-ahapụ ebube unu,+ Jeremaya 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ya mere, ụzọ ha ga-adịrị ha ka ebe na-amị amị,+ nke ọchịchịrị gbara, bụ́ ebe a ga-enuba ha, ha adaa.”+ “N’ihi na m ga-eme ka ọdachi dakwasị ha n’afọ a ga-elebara ha anya,”+ ka Jehova kwuru.
3 Gịnị ka unu ga-eme n’ụbọchị a ga-elebara unu anya+ nakwa mgbe mbibi ga-esi n’ebe dị anya bịa?+ Ònye ka unu ga-agbakwuru maka enyemaka,+ ebeekwa ka unu ga-ahapụ ebube unu,+
12 “Ya mere, ụzọ ha ga-adịrị ha ka ebe na-amị amị,+ nke ọchịchịrị gbara, bụ́ ebe a ga-enuba ha, ha adaa.”+ “N’ihi na m ga-eme ka ọdachi dakwasị ha n’afọ a ga-elebara ha anya,”+ ka Jehova kwuru.