Jeremaya 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi ya, a kwụsịwo oké mmiri ozuzo,+ e nweghịkwa ụla mmiri.+ Egedege ihu gị aghọọla egedege ihu nke nwunye na-agba akwụna. Ihere adịghị eme gị.+ Ndị Filipaị 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ọgwụgwụ ha bụ mbibi,+ chi ha bụ afọ ha,+ otuto ha dịkwa n’ihere ha,+ ha na-atụkwasịkwa uche ha n’ihe ndị dị n’ụwa.+
3 N’ihi ya, a kwụsịwo oké mmiri ozuzo,+ e nweghịkwa ụla mmiri.+ Egedege ihu gị aghọọla egedege ihu nke nwunye na-agba akwụna. Ihere adịghị eme gị.+
19 ọgwụgwụ ha bụ mbibi,+ chi ha bụ afọ ha,+ otuto ha dịkwa n’ihere ha,+ ha na-atụkwasịkwa uche ha n’ihe ndị dị n’ụwa.+