Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Samuel 30:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ha nyekwara ya otu ibé mbadamba achịcha mkpụrụ fig na achịcha abụọ e ji mkpụrụ vaịn a mịrị amị mee.+ O wee rie, mmụọ ya+ wee lọghachi n’ime ya; n’ihi na o ribeghị nri ma ọ bụ ṅụọ mmiri kemgbe ụbọchị atọ, ehihie na abalị.

  • 2 Samuel 16:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Mgbe Devid gafetụrụ elu elu ugwu ahụ,+ Zaịba+ onye na-ejere Mefiboshet+ ozi bịara izute ya, ọ kpụkwa ịnyịnya ibu+ abụọ e dokwasịrị ihe e ji anọkwasị ha, ha bu narị ogbe achịcha abụọ+ na otu narị achịcha mkpụrụ vaịn a mịrị amị+ na otu narị mkpụrụ osisi na-amị n’oge okpomọkụ+ nakwa nnukwu ite mmanya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya