2 Samuel 9:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O nwere otu onye na-eje ozi n’ụlọ Sọl, onye aha ya bụ Zaịba.+ Ha wee kpọtara ya Devid, eze wee sị ya: “Ọ̀ bụ gị bụ Zaịba?” o wee zaa, sị: “Abụ m ohu gị.” 2 Samuel 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Eze wee kpọọ Zaịba, bụ́ onye na-ejere Sọl ozi, wee sị ya: “Ihe niile Sọl na ụlọ ya dum nwere ka m na-enye+ nwa nwa nna gị ukwu.
2 O nwere otu onye na-eje ozi n’ụlọ Sọl, onye aha ya bụ Zaịba.+ Ha wee kpọtara ya Devid, eze wee sị ya: “Ọ̀ bụ gị bụ Zaịba?” o wee zaa, sị: “Abụ m ohu gị.”
9 Eze wee kpọọ Zaịba, bụ́ onye na-ejere Sọl ozi, wee sị ya: “Ihe niile Sọl na ụlọ ya dum nwere ka m na-enye+ nwa nwa nna gị ukwu.