2 Samuel 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Devid wee sị: “Ọ̀ dị onye ọzọ fọdụrụ n’ụlọ Sọl, ka m wee gosi ya obiọma*+ n’ihi Jọnatan?”+ 2 Samuel 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze wee sị Zaịba: “Lee! Ihe niile bụ́ nke Mefiboshet bụzi nke gị.”+ Zaịba wee sị: “Ana m akpọrọ gị isiala.+ Ka ihe m dị gị mma, onyenwe m eze.” 2 Samuel 19:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Otú ọ dị, eze sịrị ya: “Gịnị mere ị ka ji na-ekwu ihe ndị a? Ana m asị, Gị na Zaịba kee ala ahụ.”+
4 Eze wee sị Zaịba: “Lee! Ihe niile bụ́ nke Mefiboshet bụzi nke gị.”+ Zaịba wee sị: “Ana m akpọrọ gị isiala.+ Ka ihe m dị gị mma, onyenwe m eze.”
29 Otú ọ dị, eze sịrị ya: “Gịnị mere ị ka ji na-ekwu ihe ndị a? Ana m asị, Gị na Zaịba kee ala ahụ.”+