2 Samuel 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze wee sị Zaịba: “Lee! Ihe niile bụ́ nke Mefiboshet bụzi nke gị.”+ Zaịba wee sị: “Ana m akpọrọ gị isiala.+ Ka ihe m dị gị mma, onyenwe m eze.” Ilu 18:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye bu ụzọ n’okwu ikpe ya bụ onye ezi omume;+ onye nke ọzọ na-abata ma mee ka a chọpụta ihe bụ́ eziokwu banyere onye ahụ.+ Ilu 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze na-eme ka obodo guzosie ike site n’ikpe ziri ezi,+ ma onye na-eri ngarị na-akwada ya akwada.+
4 Eze wee sị Zaịba: “Lee! Ihe niile bụ́ nke Mefiboshet bụzi nke gị.”+ Zaịba wee sị: “Ana m akpọrọ gị isiala.+ Ka ihe m dị gị mma, onyenwe m eze.”
17 Onye bu ụzọ n’okwu ikpe ya bụ onye ezi omume;+ onye nke ọzọ na-abata ma mee ka a chọpụta ihe bụ́ eziokwu banyere onye ahụ.+