1 Samuel 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jesi wee sị Devid nwa ya: “Biko, buru ọka* a a ṅara n’ọkụ+ nke dị otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa na ogbe achịcha iri a bugara ụmụnne gị, buru ha ngwa ngwa bugara ụmụnne gị n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu. 2 Samuel 17:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 butere ihe ndina na efere ukwu na ite ụrọ, na ọka wit na ọka bali na ntụ ọka+ na ọka a ṅara n’ọkụ+ na akịdị+ na lentil+ na ọka a mịrị amị;
17 Jesi wee sị Devid nwa ya: “Biko, buru ọka* a a ṅara n’ọkụ+ nke dị otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa na ogbe achịcha iri a bugara ụmụnne gị, buru ha ngwa ngwa bugara ụmụnne gị n’ebe ndị Izrel mara ụlọikwuu.
28 butere ihe ndina na efere ukwu na ite ụrọ, na ọka wit na ọka bali na ntụ ọka+ na ọka a ṅara n’ọkụ+ na akịdị+ na lentil+ na ọka a mịrị amị;