1 Samuel 17:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ozugbo ahụ, Devid hapụrụ ibu ya n’aka onye na-elekọta ibu, gbara gawa n’ọgbọ agha. Mgbe o ruru, ọ malitere ịjụ otú ụmụnne ya mere.+
22 Ozugbo ahụ, Devid hapụrụ ibu ya n’aka onye na-elekọta ibu, gbara gawa n’ọgbọ agha. Mgbe o ruru, ọ malitere ịjụ otú ụmụnne ya mere.+