Abụ Ọma 37:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Hapụ iwe, hapụkwa ọnụma;+Ewela iwe naanị iji mee ihe ọjọọ.+ Ilu 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Azịza dị nro na-eme ka ọnụma laa,+ ma okwu ọjọọ na-akpasu iwe.+ Ekliziastis 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Adịla ngwa ná mmụọ gị ịbụ onye a kpasuru iwe,+ n’ihi na iwe iwe bụ ihe na-adịgide n’obi ndị nzuzu.+
9 Adịla ngwa ná mmụọ gị ịbụ onye a kpasuru iwe,+ n’ihi na iwe iwe bụ ihe na-adịgide n’obi ndị nzuzu.+