Luk 9:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya bụ́ Jems na Jọn+ hụrụ nke a, ha sịrị: “Onyenwe anyị, ị̀ chọrọ ka anyị gwa ọkụ+ ka o si n’eluigwe daa wee laa ha n’iyi?”
54 Mgbe ndị na-eso ụzọ ya bụ́ Jems na Jọn+ hụrụ nke a, ha sịrị: “Onyenwe anyị, ị̀ chọrọ ka anyị gwa ọkụ+ ka o si n’eluigwe daa wee laa ha n’iyi?”