Ilu 14:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ jupụtara ná nghọta,+ ma onye na-adịghị enwe ndidi na-ebuli nzuzu elu.+ Ilu 16:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ dị mma karịa dike,+ onye na-achịkwa mmụọ ya dịkwa mma karịa onye weghaara obodo.+ Ndị Efesọs 4:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Weenụ iwe, ma unu emehiela;+ unu anọkwala na-ewe iwe ruo mgbe anyanwụ dara,+
29 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ jupụtara ná nghọta,+ ma onye na-adịghị enwe ndidi na-ebuli nzuzu elu.+
32 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ dị mma karịa dike,+ onye na-achịkwa mmụọ ya dịkwa mma karịa onye weghaara obodo.+