Levitikọs 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “‘Akpọla nwanna gị asị n’ime obi gị.+ Ị ghaghị ịdọ mmadụ ibe gị aka ná ntị,+ ka ị ghara iso ya buru mmehie ya. Ndị Kọlọsi 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Na-ediri ibe unu ihe ma na-agbaghara ibe unu kpamkpam+ ma ọ bụrụ na onye ọ bụla nwere ihe mere ọ ga-eji mee mkpesa+ megide ibe ya. Ọbụna dị ka Jehova gbaghaara unu kpamkpam,+ na-emekwanụ otú ahụ. 1 Pita 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Karịsịa ihe niile, nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ,+ n’ihi na ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.+
17 “‘Akpọla nwanna gị asị n’ime obi gị.+ Ị ghaghị ịdọ mmadụ ibe gị aka ná ntị,+ ka ị ghara iso ya buru mmehie ya.
13 Na-ediri ibe unu ihe ma na-agbaghara ibe unu kpamkpam+ ma ọ bụrụ na onye ọ bụla nwere ihe mere ọ ga-eji mee mkpesa+ megide ibe ya. Ọbụna dị ka Jehova gbaghaara unu kpamkpam,+ na-emekwanụ otú ahụ.
8 Karịsịa ihe niile, nweenụ ịhụnanya siri ike n’ebe ibe unu nọ,+ n’ihi na ịhụnanya na-ekpuchi ọtụtụ mmehie.+