Jenesis 27:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Otú ọ dị, Isọ buuru Jekọb iwe n’obi n’ihi ngọzi ahụ nna ya gọziri ya,+ Isọ wee na-asị n’obi ya:+ “Oge a ga-eruru nna m uju na-eru nso.+ Ya gasịa, m ga-egbu Jekọb nwanne m.”+ Ilu 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ebe e nwere onye na-ekpuchi ịkpọasị ka e nwere egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha,+ onye na-ewetakwa akụkọ ọjọọ dị nzuzu.+ 1 Jọn 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye na-asị na ya nọ n’ìhè, ma kpọọ nwanna ya asị,+ ọ nọ n’ọchịchịrị ruo ugbu a.+ 1 Jọn 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke kpọrọ+ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwaara na ọ dịghị ogbu mmadụ+ nke nwere ndụ ebighị ebi n’ime ya.+
41 Otú ọ dị, Isọ buuru Jekọb iwe n’obi n’ihi ngọzi ahụ nna ya gọziri ya,+ Isọ wee na-asị n’obi ya:+ “Oge a ga-eruru nna m uju na-eru nso.+ Ya gasịa, m ga-egbu Jekọb nwanne m.”+
18 N’ebe e nwere onye na-ekpuchi ịkpọasị ka e nwere egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha,+ onye na-ewetakwa akụkọ ọjọọ dị nzuzu.+
15 Onye ọ bụla nke kpọrọ+ nwanna ya asị bụ ogbu mmadụ,+ unu makwaara na ọ dịghị ogbu mmadụ+ nke nwere ndụ ebighị ebi n’ime ya.+