21 Sọl wee sị: “M ga-ekenye ya nwa m nwaanyị ka ọ bụụrụ ya ọnyà,+ ka ndị Filistia wee kpaa ya aka.” Sọl wee sị Devid: “Ọ bụ otu n’ime ụmụ nwaanyị abụọ a ka ị ga-alụrụ taa.”
27 Mgbe Abna lọghachitere na Hibrọn,+ Joab kpọpụrụ ya iche, ha wee banye n’ọnụ ụzọ ámá ka ọ gwa ya okwu na nzuzo.+ Otú ọ dị, ọ mara ya mma n’afọ n’ebe ahụ,+ o wee nwụọ n’ihi ọbara Asahel+ nwanne ya.
20 Mgbe ha leruru ya anya, ha zipụrụ ndị mmadụ na nzuzo bụ́ ndị e goro ego ime ka hà bụ ndị ezi omume, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya,+ ka ha wee nyefee ya n’aka ndị ọchịchị nakwa n’aka gọvanọ.*+