2 Samuel 3:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe Abna laghachiri Hebrọn,+ Joab kpọpụrụ ya iche, ha abanye n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ka ọ gwa ya okwu na nzuzo. Ma, ọ mara ya mma n’afọ ebe ahụ, ya anwụọ.+ O gburu ya maka na o gburu Asahel nwanne ya.+
27 Mgbe Abna laghachiri Hebrọn,+ Joab kpọpụrụ ya iche, ha abanye n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ ka ọ gwa ya okwu na nzuzo. Ma, ọ mara ya mma n’afọ ebe ahụ, ya anwụọ.+ O gburu ya maka na o gburu Asahel nwanne ya.+