Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 10:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 E mesịa, ndị na-ejere Fero ozi gwara ya, sị: “Ruo ole mgbe ka nwoke a ga na-abụrụ anyị ọnyà?+ Hapụ ndị a ka ha gaa jeere Jehova bụ́ Chineke ha ozi. Ị̀ matabeghị na Ijipt alawo n’iyi?”+

  • 1 Samuel 18:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 N’ikpeazụ, Sọl sịrị Devid: “Lee ada m bụ́ Mirab.+ Ọ bụ ya ka m ga-akpọnye gị ka ọ bụrụ nwunye gị.+ Naanị gosi m na ị bụ dike, lụọkwa agha Jehova.”+ Ma Sọl gwara onwe ya, sị: “Ka m ghara ịkpa ya aka, kama ka ọ bụrụ ndị Filistia ga-akpa ya aka.”+

  • Abụ Ọma 7:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Lee! E nwere onye dị ime ihe ọjọọ,+

      Ọ tụrụwokwa nsogbu dị ka ime, ọ ghaghịkwa ịmụ okwu ụgha.+

  • Abụ Ọma 38:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ma ndị na-achọ mkpụrụ obi m na-esi ọnyà,+

      Ndị na-akpa nkata ka ọdachi dakwasị m ekwuwokwa okwu banyere ahụhụ,+

      Ha na-atamukwa okwu aghụghọ ogologo ụbọchị dum.+

  • Ilu 26:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Onye kpọrọ mmadụ asị na-eji egbugbere ọnụ ya eme ka a ghara ịmata onye ọ bụ, ma ọ na-etinye aghụghọ n’ime obi ya.+

  • Jeremaya 9:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ire ha bụ akụ́ e ji agbagbu mmadụ.+ Ọ bụ aghụghọ ka o kwuworo. Mmadụ ji ọnụ ya na-agwa mmadụ ibe ya okwu udo; ma n’obi ya, o zoro chebiri ya.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya