2 Samuel 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Absalọm agwaghịkwa Amnọn okwu ọ bụla, ma ọ bụ okwu ọjọọ ma ọ bụ okwu ọma; n’ihi na Absalọm kpọrọ Amnọn asị+ maka na o wedara Tema nwanne ya ala. Ilu 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ebe e nwere onye na-ekpuchi ịkpọasị ka e nwere egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha,+ onye na-ewetakwa akụkọ ọjọọ dị nzuzu.+
22 Absalọm agwaghịkwa Amnọn okwu ọ bụla, ma ọ bụ okwu ọjọọ ma ọ bụ okwu ọma; n’ihi na Absalọm kpọrọ Amnọn asị+ maka na o wedara Tema nwanne ya ala.
18 N’ebe e nwere onye na-ekpuchi ịkpọasị ka e nwere egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha,+ onye na-ewetakwa akụkọ ọjọọ dị nzuzu.+