Abụ Ọma 64:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha na-ekwu okwu ọjọọ mgbe niile;+Ha na-ekwu okwu isi ọnyà ma zoo ha.+Ha asịwo: “Ònye ga-ahụ ha?”+ Abụ Ọma 119:110 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 110 Ndị ajọ omume esiworo m ọnyà,+Ma esighị m n’iwu gị kpafuo.+ Luk 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ha leruru ya anya, ha zipụrụ ndị mmadụ na nzuzo bụ́ ndị e goro ego ime ka hà bụ ndị ezi omume, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya,+ ka ha wee nyefee ya n’aka ndị ọchịchị nakwa n’aka gọvanọ.*+
20 Mgbe ha leruru ya anya, ha zipụrụ ndị mmadụ na nzuzo bụ́ ndị e goro ego ime ka hà bụ ndị ezi omume, ka ha wee jide ya n’okwu ọnụ ya,+ ka ha wee nyefee ya n’aka ndị ọchịchị nakwa n’aka gọvanọ.*+