Abụ Ọma 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ sịwo n’obi ya:+ “Chineke echefuola.+O wepụwo ihu ya.+Ọ dịghị mgbe ọ ga-ahụ ya.”+ Abụ Ọma 59:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee! Ha na-agbọpụtasị okwu ọjọọ n’ọnụ ha;+Mma agha dị n’egbugbere ọnụ ha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-ege ntị?”+ Abụ Ọma 94:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha na-asịkwa: “Jaa adịghị ahụ ya;+Chineke Jekọb amaghịkwa ihe na-eme.”+ Ezikiel 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụla ihe ndị okenye ụlọ Izrel na-eme n’ọchịchịrị,+ onye ọ bụla n’ime ime ụlọ ya o debere ihe oyiyi a pịrị apị? N’ihi na ha na-asị, ‘Jehova anaghị ahụ anyị.+ Jehova ahapụwo ala a.’”
7 Lee! Ha na-agbọpụtasị okwu ọjọọ n’ọnụ ha;+Mma agha dị n’egbugbere ọnụ ha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-ege ntị?”+
12 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụla ihe ndị okenye ụlọ Izrel na-eme n’ọchịchịrị,+ onye ọ bụla n’ime ime ụlọ ya o debere ihe oyiyi a pịrị apị? N’ihi na ha na-asị, ‘Jehova anaghị ahụ anyị.+ Jehova ahapụwo ala a.’”