Abụ Ọma 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O kwuwo n’obi ya, sị: “A gaghị eme ka m maa jijiji;+Ọdachi agaghị adakwasị m site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+ Mak 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ụfọdụ ndị odeakwụkwọ nọ n’ebe ahụ, ha nọ ọdụ ma na-atụgharị n’obi ha,+ sị:
6 O kwuwo n’obi ya, sị: “A gaghị eme ka m maa jijiji;+Ọdachi agaghị adakwasị m site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.”+