Luk 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii wee malite ịtụgharị n’uche ha, sị: “Ònye bụ onye a nke na-ekwu okwu nkwulu?+ Ònye pụrụ ịgbaghara mmehie ma ọ́ bụghị naanị Chineke?”+
21 Ndị odeakwụkwọ na ndị Farisii wee malite ịtụgharị n’uche ha, sị: “Ònye bụ onye a nke na-ekwu okwu nkwulu?+ Ònye pụrụ ịgbaghara mmehie ma ọ́ bụghị naanị Chineke?”+