Abụ Ọma 73:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha asịwokwa: “Olee otú Chineke ga-esi mara?+Onye Kasị Elu ọ̀ ma ihe?”+ Abụ Ọma 94:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha na-asịkwa: “Jaa adịghị ahụ ya;+Chineke Jekọb amaghịkwa ihe na-eme.”+ Aịzaya 29:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-agami nnọọ agami iji zonahụ Jehova atụmatụ ha,+ ndị meworo omume ha n’ebe gbara ọchịchịrị.+ Ha na-asịkwa: “Ònye na-ahụ anyị, ònyekwa maara ihe anyị na-eme?”+ Ezikiel 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị m: “Njehie ụlọ Izrel na Juda+ dị nnọọ ukwuu,+ ala ha jupụtara n’ịwụfu ọbara,+ obodo ha jupụtakwara n’ihe gbagọrọ agbagọ;+ n’ihi na ha asịwo, ‘Jehova ahapụwo ala a,+ Jehova adịghị ahụ anyị.’+
15 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-agami nnọọ agami iji zonahụ Jehova atụmatụ ha,+ ndị meworo omume ha n’ebe gbara ọchịchịrị.+ Ha na-asịkwa: “Ònye na-ahụ anyị, ònyekwa maara ihe anyị na-eme?”+
9 O wee sị m: “Njehie ụlọ Izrel na Juda+ dị nnọọ ukwuu,+ ala ha jupụtara n’ịwụfu ọbara,+ obodo ha jupụtakwara n’ihe gbagọrọ agbagọ;+ n’ihi na ha asịwo, ‘Jehova ahapụwo ala a,+ Jehova adịghị ahụ anyị.’+