Jeremaya 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha alaghachiwo ná njehie ndị nna nna ha,+ ndị nke mbụ, ndị jụrụ irube isi n’ihe m kwuru, kama ha sooro chi ọzọ dị iche iche ka ha wee fee ha.+ Ụlọ Izrel na ụlọ Juda emebiwo ọgbụgba ndụ m nke mụ na ndị nna nna ha gbara.+
10 Ha alaghachiwo ná njehie ndị nna nna ha,+ ndị nke mbụ, ndị jụrụ irube isi n’ihe m kwuru, kama ha sooro chi ọzọ dị iche iche ka ha wee fee ha.+ Ụlọ Izrel na ụlọ Juda emebiwo ọgbụgba ndụ m nke mụ na ndị nna nna ha gbara.+