Jeremaya 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ha emewela ihe ọjọọ ndị nna nna ha, ndị jụrụ irubere m isi, nọ na-eme.+ Ha esorola chi ọzọ dị iche iche, na-efekwa ha.+ Ndị Izrel na ndị Juda emebiela ọgbụgba ndụ mụ na ndị nna nna ha gbara.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:10 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 9
10 Ha emewela ihe ọjọọ ndị nna nna ha, ndị jụrụ irubere m isi, nọ na-eme.+ Ha esorola chi ọzọ dị iche iche, na-efekwa ha.+ Ndị Izrel na ndị Juda emebiela ọgbụgba ndụ mụ na ndị nna nna ha gbara.+