Abụ Ọma 51:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Wepụ ihu gị ná mmehie m,+Hichapụkwa njehie m niile.+ Abụ Ọma 73:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha asịwokwa: “Olee otú Chineke ga-esi mara?+Onye Kasị Elu ọ̀ ma ihe?”+