Job 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye ohi egwupuwo ụlọ n’ọchịchịrị;N’ehihie, ndị ohi na-akpọchigide onwe ha ụzọ.Ha amaghịkwa ihe bụ́ ìhè ehihie.+ Jọn 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Nke a bụ ihe a ga-eji kpee ikpe, na ìhè+ ahụ abịawo n’ụwa+ ma ụmụ mmadụ hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ìhè,+ n’ihi na ọrụ ha dị njọ.
16 Onye ohi egwupuwo ụlọ n’ọchịchịrị;N’ehihie, ndị ohi na-akpọchigide onwe ha ụzọ.Ha amaghịkwa ihe bụ́ ìhè ehihie.+
19 Nke a bụ ihe a ga-eji kpee ikpe, na ìhè+ ahụ abịawo n’ụwa+ ma ụmụ mmadụ hụrụ ọchịchịrị n’anya kama ìhè,+ n’ihi na ọrụ ha dị njọ.